GCE 2016 IGBO LANGUAGE FREE ANSWERS HERE!! - NAIJAHUD

ads

Recent Post

Clink Banner

GCE 2016 IGBO LANGUAGE FREE ANSWERS HERE!!


==================================
3a)
a b ch d e f g gb gh gw h i i j k kp kw l m n n nw ny o o p
r s sh t u u v w y z
3b)
Udaume = a e i i o o u u
Udachii = ch, j, ts, dz
Udashii = f, gh, s, sh, u, z
Udarii = R Udayi = w,y
==========================
(4a)
Mmubaokwu bu uzo di iche iche mkpuruokwu
di na asusu igbo ji eto eto maobu abawaye
(4b)
(i) Okwu okpu
(ii) Okwu mbite
(iii) Olumba maobu olundi
(iv) Okwu njakiri
(v) mgohie okwu
(vi) Ahiriokwu
(4c)
mangala = Bekee
Ekpo = mmonwu/calabar
ichafu = French
tebulu = Bekee
moi moi = yoruba
onuku = igala
oasikapa = Awusa
nkachiifu = Bekee
(7a)
(1) Unu ga – amu nwa nwoke
(ii) Unu ga – amu nwa nwaanyi
(iii) Unu ga – amu Ogaranya
(iv) Unu ga – amu nna nwoke
(v) Unu ga – amu nne nwanyi
(7b)
(i) Agbogho
(ii) Okolo
(iii) Agadi
(iv) Oha
(v) Di na nwunye
(No11)
Aru bu mmehie mmadu mere megide agbara ha
ala nwe mmadu
(11bi)
(i) mmadu inapu mmadu ibe ya ndu ya na ike
(ii) Nwoke na nwunye nna ya inwe mmeko
akwamiko
(iii) Nwoke imanya nwanyi amanye ma waa ya
ukwu n ike
(iv) Mmadu itubi omen ji
(11bii)
(i) Okenye ino n ulo ewu amuo n ogburi
(ii)Ikwugbu anu akwugbu kama igbu ya egbu
(iii)Ihopusi okuko odu na udummiri
(iv) Isinye anu di ndu n oku na – egbughi ya
egbu.
(No9a)
(i) Eji ire enye ngozi
(ii) Ejikwa ire abu onu
(iii) ije ire ekwu mma
(iv) Iji ire ekwu njo
(v) iji ire ekwu okwu
(No9b)
(i) ire pere mpe
(ii) O bu akwa chukwu Sara mmiri
(iii) isighi ike, mana, i di egwu o
(iv) I zokpuru onwe gi ezokpu
(v) Anaghi aka ako
++++++++++++++++++++
igbo language (essay & obj)19:30-12:30
++++++++++++++++++++++++++
like us on facebook